Owerri Abụ Obodo Kacha Dị Ọcha Na Mpaghara Odida Anyanwu Naijiria?

Pacasl Ibe dere nyocha a

Ihe E Kwuru 

Onye nọ na X platform aha ya bu @harri_onuoha  na uboọchị 31 n’ọnwa March, kwụrụ na Owerri bu obodo kacha dị ọcha na mpaghara odida anyanwu Naijiria.

Ihe Anyi Chọpụtara 

Ihe akaebe ezughi oke! Enweghị akwụkwọ ọbula biputara ihe doro anya aga eji gosi na ọ bu Owerri bu obodo kacha dị ọcha na mpaghara odida anyanwu Naijiria

DUBAWA chọpụtara na dịka akwụkwọ Independent Nigeria bipụtara na afọ 2023 na 2022, Akwa Ibom steeti na Ebonyi steeti bụ steeti abụọ kacha dị ọcha na Nigeria. 

Akụkụ N’uju 

Onye no na X platform bụ @harri_onuoha kwụrụ na ọ bu Owerri bu obodo kacha dị ọcha na mpaghara odida anyanwu Naijiria. @harri_onuoha tinyere foto anọ gosiri okporouzo dị na Owerri na ihe o kwuru. Edemede a nwètèrè nlele karịrị 4,600.

Nyocha 

Nke mbụ, DUBAWA chọpụtara na foto anọ ahụ nke @harri_onuoha tinyere na X wee kwuo na ọ bu Owerri bu obodo kacha dị ọcha na mpaghara odida anyanwu Naijiria, bụ okporouzo dị na ime Owerri.

Anyị chọpụtara na enweghị akwụkwọ akụkụ ọbula, otu ọgbako ọbula, ma ọ bu otu gọọmenti ọbula kowaputara na ọ bu Owerri bu obodo kacha dị ọcha na mpaghara odida anyanwu Naijiria.

DUBAWA chọpụtara na afọ 2023, akwụkwọ akụkọ independent Nigeria bipụtere na steeti Ebonyi bu steeti nke abụọ kacha dị ọcha na Naijiria.

Ọzọkwa, na afọ 2022, akwụkwọ akụkọ Leadership bipụtere na ọ bu steeti Ebonyi bụ steeti nke abụọ kacha dị ọcha na Naijiria .

 Nchịkọta 

Ka DUBAWA mechara nchoputa, anyị hụrụ na enweghị ebe ọbula dọrọ anya gosiri na ọ bu Owerri bu obodo kacha dị ọcha na mpaghara odida anyanwu Naijiria. Anyị chọpụtara na onye no X bụ @harri_onuoha, tinyere foto anọ na egosi okporouzo Owerri dị ọcha, wee kwuo na ọ bu Owerri bu obodo kacha dị ọcha na mpaghara odida anyanwu

Emepụtara akụkọ a maka 2024 Kwame KariKari Language Fact Check Fellowship Project nke Dubawa na mmekorita ya na CrimeFacts news, iji kwado ụkpụrụ nke “eziokwu” na akwụkwọ akụkọ na ịkwalite mmuta mgbasa ozi na mba ahụ

  • Related Posts

    FACT-CHECK: Clip of Peter Obi addressing officers resurfaces online after his comments on State Police 

    Introduction There have been mixed reactions since the Nigerian Senate passed the State Police bill last week. On 11 June, the House of Representatives approved a constitutional amendment bill seeking…

    FACT-CHECK: Ex-Nigerian minister, Dalung recycles 2025 images to hail troops’ recent fight against terror 

    Introduction From court judgments to the high-intensity fights by the military — the war against insurgency and banditry in Nigeria’s northern region scaled up in the last few months. This…

    Leave a Reply

    Your email address will not be published. Required fields are marked *

    You Missed

    Six Killed As Bandits Sack Over 30 Villages in Sokoto

    • By admin
    • July 5, 2026
    • 4 views
    Six Killed As Bandits Sack Over 30 Villages in Sokoto

    Three vigilantes killed in night attack on Plateau community

    • By admin
    • July 5, 2026
    • 3 views
    Three vigilantes killed in night attack on Plateau community

    FG says IMF’s off-budget spending claim inaccurate

    • By admin
    • July 5, 2026
    • 3 views
    FG says IMF’s off-budget spending claim inaccurate

    FG Slams Killing Of Two Nigerians In South Africa, Threatens Action

    • By admin
    • July 5, 2026
    • 3 views
    FG Slams Killing Of Two Nigerians In South Africa, Threatens Action

    US to closely monitor Nigeria’s 2027 elections — Congressman

    • By admin
    • July 5, 2026
    • 4 views
    US to closely monitor Nigeria’s 2027 elections — Congressman

    NDLEA arrests Nigerian-British grandma with 13kg cocaine hidden in plantain peels

    • By admin
    • July 5, 2026
    • 5 views
    NDLEA arrests Nigerian-British grandma with 13kg cocaine hidden in plantain peels