Ọ Bụ Eziokwu Na Enweghị Ndị Igbo Ọbula So Na Ndị ọrụ Na Ọchịchị Nke Onyeisiala Tinubu?
Pascal Ibe dere nyocha a Ihe E Kwuru Otu onye nọ na X bụ 99% OPPRESSED na uboọchị asato n’onwa April kwụrụ na ndị Igbo so na ndị ọrụ na ọchịchị onyeisiala Bola Tinubu erughi mmadu abụo. Ihe Anyi Chọpụtara Ụgha! Site na nhọpụta onyeisiala Tinubu mere na afọ gara aga, DUBAWA hụrụ na ndị Igbo […]