September 21, 2024
FACTCHECK FactCheck (Igbo)

Ọ Bụ Eziokwu Na Enweghị Ndị Igbo Ọbula So Na Ndị ọrụ Na Ọchịchị Nke Onyeisiala Tinubu?

Pascal Ibe dere nyocha a  Ihe E Kwuru Otu onye nọ na X bụ 99% OPPRESSED  na uboọchị asato n’onwa April kwụrụ na ndị Igbo so na ndị ọrụ na ọchịchị onyeisiala Bola Tinubu erughi mmadu abụo. Ihe Anyi Chọpụtara Ụgha! Site na nhọpụta onyeisiala Tinubu mere na afọ gara aga, DUBAWA hụrụ na ndị Igbo

Read More
FACTCHECK FactCheck (Igbo)

Owerri Abụ Obodo Kacha Dị Ọcha Na Mpaghara Odida Anyanwu Naijiria?

Pacasl Ibe dere nyocha a Ihe E Kwuru  Onye nọ na X platform aha ya bu @harri_onuoha  na uboọchị 31 n’ọnwa March, kwụrụ na Owerri bu obodo kacha dị ọcha na mpaghara odida anyanwu Naijiria. Ihe Anyi Chọpụtara  Ihe akaebe ezughi oke! Enweghị akwụkwọ ọbula biputara ihe doro anya aga eji gosi na ọ bu

Read More
FactCheck (Igbo)

Nyocha Eziokwu: Iri Okporoko, ite urị ọnụ e ga-egbochi nwanyị ịtụrụ ime?

Pascal Ibe dere nyocha a Ihe E Kwuru: Na akụkọ Hohaa com bipụtere na August 3, 2021, Ọkammụta Oladapo Ashiru, Onyeisi Academy of Medicine Specialties na Naijiria kwụrụ na iri okporoko ma ọ bu ite urị ọnụ ga eme ka nwanyị ghara itu ime. Ihe Anyi Chọpụtara: Ka DUBAWA mechara nchoputa nile, ọ bu eziokwu

Read More
FactCheck (Igbo)

Ugha! Steeti Abia etughi ugo dika steeti kacha mee ọfuma na ọchịchị Gọvanọ Alex Otti na afọ gara

FPacasl Ibe dere nyocha a  Ihe E Kwuru: Onye nọ na X bụ @MO_Shaibu  kwụrụ na Steeti Abia turu ugo dika steeti kacha mee ọfuma na ọchịchị Gọvanọ Alex Otti n’afọ gara aga. Ihe Anyi Chọpụtara: Ụgha! DUBAWA chọpụtara na enweghị mgbe ọ bụla Steeti Abia turu ugo dịka steeti kacha mee ọfuma na ọchịchị

Read More
FactCheck (Igbo)

Nyocha Eziokwu: Ọ bu asụsụ Ìgbo na French ka akacha asụ na uwà níle?

Pascal Ibe dere nyocha a  Ihe E Kwuru: Na ọnwa Febụwarị 26, afọ 2022, Akwụkwọ akụkọ Odogwu Blog bipụtere akụkọ dèrè na otu onye nta akụkọ bụ Dilibe Michael kwụrụ na asụsụ Igbo na French ka akacha asụ na ùwà nílé. Ihe Anyi Chọpụtara: Ụgha! Mgbe DUBAWA lebara anya na weebụsaịtị dị iche iche na kwa

Read More
FactCheck (Igbo)

Nyocha Eziokwu: Vidiyo ebiputere na X kwụrụ na idei mmiri mebiri ụzọ Abia gọvanọ Alex Otti rụrụ ọhụrụ, na eduhie eduhie

Pascal Ibe dere nyocha a  Ihe E kwuru Onye no na X platform bụ @DavidsOffor na ọnwa Maachị 26, biputere vidiyo ebe idei mmiri tochiri ụzọ dị na Aba nke Steeti Abia. Ihe Anyị Chọpụta DUBAWA chọpụtara na okporo ụzọ gọvanọ Alex Otti rụrụ nke @DavidsOffor kwụrụ na idei mmiri mebiri na nso nso a,

Read More
FactCheck (Igbo)

Nyocha Eziokwu: Ụgha! Imo steeti agaghị ewepụta ụlọ ọrụ ike geometric di ka nke Abia Steeti

Pascal Ibe dere nyocha a  Ihe E kwuru Otu onye na X @Royal_Spotlight@Royal_Sportlight na ụbọchị March 24 na afọ 2024, kwuru na Imo steeti na akwado imalite ụlọ ọrụ ike geometric ka ụlọ ọrụ ike geometric nke Abia Steeti na Eprel 1, 2024. Ihe Anyị Chọpụtara Ụgha! Nchọpụta Dubawa mere na mgbasa ozi ọha nke

Read More
FactCheck (Igbo)

Nyocha Eziokwu: Foto abụọ gosiri na ọ bu Maazị Chibezie Onocha ka ndị uweojii Kano jídéré maka ire ọgwụ adịgboroja, na eduhie eduhie

Pascal Ibe dere nyocha a  Ihe E kwuru: Akwụkwọ akụkọ ịntanetị, aha ya bu Igboradio bipụtara akụkọ na ụbọchị Eprel 22 na afọ 2023 na foto abụọ kwụrụ na ndị uweojii Kano jidere nwoke na-ere ọgwụ adịgboroja aha ya bu Maazị Chibezie Onocha. Ihe Anyi Chọpụtara: Akụkọ a na eduhie eduhie. Nyocha nke DUBAWA mere gosiri

Read More
FACTCHECK FactCheck (Igbo) News

DAILIES TOP STORIES: Delta community deserted, DHQ orders probe as 15 soldiers’ bodies recovered

  Sunday 17 March 2024 Oil thieves monitoring security agents with CCTV cameras – T antita director I got over N1bn for constituency projects – Ned Nwoko Most Politicians Today Put Personal Interest Above National Interest — Dr Christopher Kolade Police Begin Operation To Rescue Kidnapped Edo PDP Chair Adopt New Strategy Against Terrorists, Kidnappers,

Read More